Native Bible

Numbers 28:31 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Dozie aja ndị a tinyere aja ihe ọṅụṅụ ha, ya na aja nsure ọkụ na aja mkpụrụ ọka ya na aja ahụ so. Hụkwanụ na anụ ụlọ e ji chụọ aja ndị a bụ ndị na-enweghị ntụpọ ọbụla.

Numbers 28:31 in English

Numbers 28:31 · Berean Standard Bible

Offer them with their drink offerings in addition to the regular burnt offering and its grain offering. The animals must be unblemished.

Context

29na lita ụtụ ọka abụọ, nʼisi otu nwa atụrụ ọbụla. 30Ọzọkwa, a ga-eji otu mkpi chụọ aja maka mkpuchi mmehie unu. 31Dozie aja ndị a tinyere aja ihe ọṅụṅụ ha, ya na aja nsure ọkụ na aja mkpụrụ ọka ya na aja ahụ so. Hụkwanụ na anụ ụlọ e ji chụọ aja ndị a bụ ndị na-enweghị ntụpọ ọbụla.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.