Native Bible

Numbers 26:7 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ndị a bụ agbụrụ Ruben. Ọnụọgụgụ ha dị iri puku anọ, puku atọ na narị asaa na iri atọ (43,730).

Numbers 26:7 in English

Numbers 26:7 · Berean Standard Bible

These were the clans of Reuben, and their registration numbered 43,730.

Context

5Ụmụ ụmụ Ruben, ọkpara Izrel, bụ ndị a: site na Hanok, ikwu Hanok, site na Palu, ikwu Palu, 6site na Hezrọn, ikwu Hezrọn site na Kami, ikwu Kami 7Ndị a bụ agbụrụ Ruben. Ọnụọgụgụ ha dị iri puku anọ, puku atọ na narị asaa na iri atọ (43,730). 8Nwa Palu bụ Eliab, 9ụmụ Eliab bụ Nemuel, Datan na Abiram. Datan na Abiram bụ ndị ndu ọgbakọ ahụ nupuru isi megide Mosis na Erọn. Ha sonyere ndị ahụ so Kora mgbe ha nupuru isi megide Onyenwe anyị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.