Native Bible

Numbers 26:8 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nwa Palu bụ Eliab,

Numbers 26:8 in English

Numbers 26:8 · Berean Standard Bible

Now the son of Pallu was Eliab,

Context

6site na Hezrọn, ikwu Hezrọn site na Kami, ikwu Kami 7Ndị a bụ agbụrụ Ruben. Ọnụọgụgụ ha dị iri puku anọ, puku atọ na narị asaa na iri atọ (43,730). 8Nwa Palu bụ Eliab, 9ụmụ Eliab bụ Nemuel, Datan na Abiram. Datan na Abiram bụ ndị ndu ọgbakọ ahụ nupuru isi megide Mosis na Erọn. Ha sonyere ndị ahụ so Kora mgbe ha nupuru isi megide Onyenwe anyị. 10Ala meghere ọnụ ya, loo ha na Kora, ma ọkụ rechapụrụ narị mmadụ abụọ na iri ise ndị ọzọ ahụ sonyere ha. Ọnwụ ha ghọrọ ihe ịdọ aka na ntị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.