Ọnụọgụgụ 26:6
Numbers 26:6 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
site na Hezrọn, ikwu Hezrọn site na Kami, ikwu Kami
Numbers 26:6 in English
Numbers 26:6 · Berean Standard Bible
the Hezronite clan from Hezron, and the Carmite clan from Carmi.
Context
4“Gụọnụ ndị ikom gbara iri afọ abụọ gafee ọnụ, dịka Onyenwe anyị nyere Mosis nʼiwu.”
Ndị a bụ ndị Izrel si Ijipt pụta: 5Ụmụ ụmụ Ruben, ọkpara Izrel, bụ ndị a:
site na Hanok, ikwu Hanok,
site na Palu, ikwu Palu, 6site na Hezrọn, ikwu Hezrọn
site na Kami, ikwu Kami 7Ndị a bụ agbụrụ Ruben. Ọnụọgụgụ ha dị iri puku anọ, puku atọ na narị asaa na iri atọ (43,730). 8Nwa Palu bụ Eliab,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.