Ọnụọgụgụ 26:55
Numbers 26:55 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Lezie anya hụ na e kesara ala ahụ site nʼife nza. Ala ndị ọbụla ga-eketa ga-abụ dịka aha nna ochie ebo ha si dị.
Numbers 26:55 in English
Numbers 26:55 · Berean Standard Bible
Indeed, the land must be divided by lot; they shall receive their inheritance according to the names of the tribes of their fathers.
Context
53“Ị ga-ekenye ha ala ahụ ka ọ bụrụ ihe nketa ha dịka ọnụọgụgụ aha ha si dị. 54Ndị dị ukwuu nʼọnụọgụgụ ga-eketa ala dị ukwuu, ma ndị dị nta ga-eketa ala dị nta. Ihe nketa nke onye ọbụla ga-enweta ga-adị ka ọnụọgụgụ ahụ e dere. 55Lezie anya hụ na e kesara ala ahụ site nʼife nza. Ala ndị ọbụla ga-eketa ga-abụ dịka aha nna ochie ebo ha si dị. 56A ga-esite nʼife nza kenye ndị ọbụla ihe nketa nke ha dịka ịdị ukwuu maọbụ ịdị nta ha si dị.” 57Ndị a bụ ndị Livayị a gụrụ ọnụ dịka ikwu ha si dị,
ikwu Geshọn, site na Geshọn,
ikwu Kohat, site na Kohat,
ikwu Merari, site na Merari.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.