Ọnụọgụgụ 26:27
Numbers 26:27 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ndị a bụ agbụrụ Zebụlọn. Ndị a gụrụ ọnụ dị iri puku isii na narị ise (60,500).
Numbers 26:27 in English
Numbers 26:27 · Berean Standard Bible
These were the clans of Zebulun, and their registration numbered 60,500.
Context
25Ndị a bụ agbụrụ Isaka. Ndị a gụrụ ọnụ dị iri puku isii, puku anọ na narị atọ (64,300). 26Ụmụ ụmụ Zebụlọn dịka ikwu ha si dị bụ ndị a:
ndị Sered, site nʼikwu Sered,
ndị Elọn, site nʼikwu Elọn,
ndị Jaliil, site nʼikwu Jaliil. 27Ndị a bụ agbụrụ Zebụlọn. Ndị a gụrụ ọnụ dị iri puku isii na narị ise (60,500). 28Ụmụ ụmụ Josef dịka ha si dị nʼagbụrụ Manase na Ifrem bụ ndị a: 29Ụmụ ụmụ Manase bụ ndị a:
ndị Makia, site nʼikwu Makia. Makia bụ nna Gilead.
Ikwu Gilead, site na Gilead.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.