Ọnụọgụgụ 26:29
Numbers 26:29 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ụmụ ụmụ Manase bụ ndị a: ndị Makia, site nʼikwu Makia. Makia bụ nna Gilead. Ikwu Gilead, site na Gilead.
Numbers 26:29 in English
Numbers 26:29 · Berean Standard Bible
These were the descendants of Manasseh: The Machirite clan from Machir, the father of Gilead, and the Gileadite clan from Gilead.
Context
27Ndị a bụ agbụrụ Zebụlọn. Ndị a gụrụ ọnụ dị iri puku isii na narị ise (60,500). 28Ụmụ ụmụ Josef dịka ha si dị nʼagbụrụ Manase na Ifrem bụ ndị a: 29Ụmụ ụmụ Manase bụ ndị a:
ndị Makia, site nʼikwu Makia. Makia bụ nna Gilead.
Ikwu Gilead, site na Gilead. 30Ndị a bụ ụmụ ụmụ Gilead:
ikwu Leza, site na Leza,
ikwu Helek, site na Helek. 31Ikwu Asriel, site na Asriel.
Ikwu Shekem, site na Shekem.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.