Ọnụọgụgụ 26:30
Numbers 26:30 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ndị a bụ ụmụ ụmụ Gilead: ikwu Leza, site na Leza, ikwu Helek, site na Helek.
Numbers 26:30 in English
Numbers 26:30 · Berean Standard Bible
These were the descendants of Gilead: the Iezerite clan from Iezer,* the Helekite clan from Helek,
Context
28Ụmụ ụmụ Josef dịka ha si dị nʼagbụrụ Manase na Ifrem bụ ndị a: 29Ụmụ ụmụ Manase bụ ndị a:
ndị Makia, site nʼikwu Makia. Makia bụ nna Gilead.
Ikwu Gilead, site na Gilead. 30Ndị a bụ ụmụ ụmụ Gilead:
ikwu Leza, site na Leza,
ikwu Helek, site na Helek. 31Ikwu Asriel, site na Asriel.
Ikwu Shekem, site na Shekem. 32Ikwu Shemida, site na Shemida,
ikwu Hefa, site na Hefa.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.