Native Bible

Numbers 26:13 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Site na Zera, ikwu Zera, site na Shaul, ikwu Shaul.

Numbers 26:13 in English

Numbers 26:13 · Berean Standard Bible

the Zerahite clan from Zerah,* and the Shaulite clan from Shaul.

Context

11Otu ọ dị, ndị niile si nʼezinaụlọ Kora anwụchaghị. 12Ụmụ ụmụ Simiọn dịka ikwu ha si dị bụ, site na Nemuel, ikwu Nemuel, site na Jamin, ikwu Jamin, site na Jakin, ikwu Jakin, 13Site na Zera, ikwu Zera, site na Shaul, ikwu Shaul. 14Ndị a bụ ndị agbụrụ Simiọn. Ọnụọgụgụ ndị ikom ha dị iri puku abụọ, puku abụọ na narị abụọ (22,200). 15Ụmụ ụmụ Gad dịka ikwu ha si dị bụ ndị a: ikwu Zefọn, site na Zefọn, ikwu Hagi, site na Hagi, ikwu Shuni, site na Shuni,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.