Native Bible

Numbers 26:12 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ụmụ ụmụ Simiọn dịka ikwu ha si dị bụ, site na Nemuel, ikwu Nemuel, site na Jamin, ikwu Jamin, site na Jakin, ikwu Jakin,

Numbers 26:12 in English

Numbers 26:12 · Berean Standard Bible

These were the descendants of Simeon by their clans: The Nemuelite clan from Nemuel,* the Jaminite clan from Jamin, the Jachinite clan from Jachin,

Context

10Ala meghere ọnụ ya, loo ha na Kora, ma ọkụ rechapụrụ narị mmadụ abụọ na iri ise ndị ọzọ ahụ sonyere ha. Ọnwụ ha ghọrọ ihe ịdọ aka na ntị. 11Otu ọ dị, ndị niile si nʼezinaụlọ Kora anwụchaghị. 12Ụmụ ụmụ Simiọn dịka ikwu ha si dị bụ, site na Nemuel, ikwu Nemuel, site na Jamin, ikwu Jamin, site na Jakin, ikwu Jakin, 13Site na Zera, ikwu Zera, site na Shaul, ikwu Shaul. 14Ndị a bụ ndị agbụrụ Simiọn. Ọnụọgụgụ ndị ikom ha dị iri puku abụọ, puku abụọ na narị abụọ (22,200).

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.