Ọnụọgụgụ 2:28
Numbers 2:28 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọnụọgụgụ usuu ndị agha ha dị iri puku anọ, otu puku na narị ise (41,500).
Numbers 2:28 in English
Numbers 2:28 · Berean Standard Bible
and his division numbers 41,500.
Context
26Ọnụọgụgụ usuu ha dị iri puku isii, puku abụọ na narị asaa (62,700). 27Nʼakụkụ ha ka ebo Asha ga-ama ụlọ ikwu ha. Onyendu ha bụ Pagịel nwa Okran. 28Ọnụọgụgụ usuu ndị agha ha dị iri puku anọ, otu puku na narị ise (41,500). 29Otu aka ahụ ka ebo Naftalị ga-ama ụlọ ikwu ha. Onyendu ha bụ Ahira nwa Enan. 30Ọnụọgụgụ usuu ndị agha ha dị iri puku ise, puku atọ na narị anọ (53,400).
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.