Native Bible

Numbers 2:27 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nʼakụkụ ha ka ebo Asha ga-ama ụlọ ikwu ha. Onyendu ha bụ Pagịel nwa Okran.

Numbers 2:27 in English

Numbers 2:27 · Berean Standard Bible

The tribe of Asher will camp next to it. The leader of the Asherites is Pagiel son of Ocran,

Context

25Ebo Dan na usuu ndị agha ha ga-ama ụlọ ikwu ha nʼakụkụ elu elu nʼokpuru ọkọlọtọ ha. Onyendu ha bụ Ahieza nwa Amishadai 26Ọnụọgụgụ usuu ha dị iri puku isii, puku abụọ na narị asaa (62,700). 27Nʼakụkụ ha ka ebo Asha ga-ama ụlọ ikwu ha. Onyendu ha bụ Pagịel nwa Okran. 28Ọnụọgụgụ usuu ndị agha ha dị iri puku anọ, otu puku na narị ise (41,500). 29Otu aka ahụ ka ebo Naftalị ga-ama ụlọ ikwu ha. Onyendu ha bụ Ahira nwa Enan.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.