Ọnụọgụgụ 16:43
Numbers 16:43 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mgbe ahụ, Mosis na Erọn gara nʼihu ụlọ nzute ahụ.
Numbers 16:43 in English
Numbers 16:43 · Berean Standard Bible
Then Moses and Aaron went to the front of the Tent of Meeting,
Context
41Ma nʼụtụtụ echi ya, nzukọ Izrel niile malitere itamu ntamu megide Mosis na Erọn sị, “Unu egbuchaala ndị nke Onyenwe anyị.” 42Ma mgbe ọgbakọ Izrel zukọtara imegide Mosis na Erọn, mgbe ha chere ihu nʼụlọ nzute, na mberede, igwe ojii kpuchiri ụlọ nzute ahụ, ebube Onyenwe anyị pụtakwara ihe. 43Mgbe ahụ, Mosis na Erọn gara nʼihu ụlọ nzute ahụ. 44Ma Onyenwe anyị gwara Mosis sị, 45“Sinụ nʼetiti ọgbakọ a pụọ ka m bibie ha nʼotu ntabi anya.” Ha dara kpuo ihu nʼala.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.