Ọnụọgụgụ 16:23
Numbers 16:23 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ma Onyenwe anyị zara Mosis sị ya,
Numbers 16:23 in English
Numbers 16:23 · Berean Standard Bible
Then the LORD said to Moses,
Context
21“Sitenụ nʼetiti ọgbakọ ndị a pụọ, ka m bibie ha nʼotu ntabi anya.” 22Ma Mosis na Erọn dara kpuo ihu nʼala nʼihu Onyenwe anyị rịọọ ya sị, “O Chineke, gị bụ Chineke nwe ndụ mmadụ niile, ị ga-ewe iwe megide nzukọ niile nʼihi mmehie otu onye?” 23Ma Onyenwe anyị zara Mosis sị ya, 24“Gwa nzukọ Izrel niile sị ha, ‘Wezuganụ onwe unu site nʼụlọ ikwu Kora, Datan na Abiram.’ ” 25Mosis biliri jekwuru Datan na Abiram, ndị okenye Izrel sokwa Mosis.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.