Native Bible

Numbers 13:5 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Shafat nwa Hori, onye si nʼebo Simiọn.

Numbers 13:5 in English

Numbers 13:5 · Berean Standard Bible

from the tribe of Simeon, Shaphat son of Hori;

Context

3Ya mere, dịka iwu Onyenwe anyị nyere ya si dị, Mosis zipụrụ ha site nʼọzara Paran. Ha niile bụ ndị ndu nʼetiti ụmụ Izrel. 4Nke a bụ aha ha: Site nʼebo Ruben, Shamua nwa Zakua, 5Shafat nwa Hori, onye si nʼebo Simiọn. 6Kaleb nwa Jefune, onye si nʼebo Juda. 7Igal nwa Josef, onye si nʼebo Isaka.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.