Native Bible

Numbers 13:4 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nke a bụ aha ha: Site nʼebo Ruben, Shamua nwa Zakua,

Numbers 13:4 in English

Numbers 13:4 · Berean Standard Bible

and these were their names: From the tribe of Reuben, Shammua son of Zaccur;

Context

2“Ziga ụfọdụ ndị ikom ka ha gaa legharịa anya nʼala Kenan, ala ahụ m na-enye Izrel. Ziga mmadụ iri na abụọ, otu onyendu site nʼebo Izrel ọbụla.” 3Ya mere, dịka iwu Onyenwe anyị nyere ya si dị, Mosis zipụrụ ha site nʼọzara Paran. Ha niile bụ ndị ndu nʼetiti ụmụ Izrel. 4Nke a bụ aha ha: Site nʼebo Ruben, Shamua nwa Zakua, 5Shafat nwa Hori, onye si nʼebo Simiọn. 6Kaleb nwa Jefune, onye si nʼebo Juda.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.