Native Bible

Numbers 1:54 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ya mere, Izrel mere ihe ndị a niile Onyenwe anyị nyere Mosis nʼiwu. 1:1 Nke a bụ otu ọnwa site nʼoge ụmụ Izrel si Ijipt rute nʼọzara Saịnaị, Ọpụ 9:1 otu ọnwa mgbe arụchara ụlọ nzute ahụ nʼọzara, Ọpụ 40:17 bụrụkwa mgbe abalị iri na ise gafesịrị site nʼoge ha mere ncheta Mmemme Ngabiga nʼọzara Saịnaị.

Numbers 1:54 in English

Numbers 1:54 · Berean Standard Bible

Thus the Israelites did everything just as the LORD had commanded Moses.

Context

52Ebo Izrel ndị ọzọ ga-enwe ebe dị iche nye onwe ha, ebe ha ga-ewu ụlọ ikwu ha. Ha ga-akwụbakwa ọkọlọtọ nke ha, igosi aha ebo ha. 53Ndị Livayị ga-ama ụlọ ikwu ha gburugburu ụlọ nzute Ihe Ama ahụ, ka iwe ọkụ m ghara ịbịakwasị nʼahụ nzukọ ụmụ Izrel. Ọ bụ ọrụ ndị Livayị ilekọta ụlọ nzute Ihe Ama ahụ.” 54Ya mere, Izrel mere ihe ndị a niile Onyenwe anyị nyere Mosis nʼiwu. 1:1 Nke a bụ otu ọnwa site nʼoge ụmụ Izrel si Ijipt rute nʼọzara Saịnaị, Ọpụ 9:1 otu ọnwa mgbe arụchara ụlọ nzute ahụ nʼọzara, Ọpụ 40:17 bụrụkwa mgbe abalị iri na ise gafesịrị site nʼoge ha mere ncheta Mmemme Ngabiga nʼọzara Saịnaị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.