Native Bible

Nehemiah 12:21 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Hashabaya, onyeisi ụmụ Hilkaya; Netanel, onyeisi ndị Jedaya.

Nehemiah 12:21 in English

Nehemiah 12:21 · Berean Standard Bible

of Hilkiah, Hashabiah; and of Jedaiah, Nethanel.

Context

19Matenai, onyeisi ụmụ Joiarib; Uzi, onyeisi ụmụ Jedaya; 20Kalai, onyeisi ụmụ Salu; Eba, onyeisi ụmụ Amok, 21Hashabaya, onyeisi ụmụ Hilkaya; Netanel, onyeisi ndị Jedaya. 22E dekọtara aha ndịisi ezinaụlọ ndị Livayị niile nʼụbọchị Eliashib, Joiada, Johanan na Jadua, nakwa nke ndị nchụaja nʼakwụkwọ nʼoge ọchịchị Daraiọs bụ eze Peshịa. 23E dekwara aha ndịisi ndị Livayị niile nʼakwụkwọ tutu ruo nʼoge Johanan nwa Eliashib dị ndụ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.