Nehemaya 12:20
Nehemiah 12:20 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Kalai, onyeisi ụmụ Salu; Eba, onyeisi ụmụ Amok,
Nehemiah 12:20 in English
Nehemiah 12:20 · Berean Standard Bible
of Sallai,* Kallai; of Amok, Eber;
Context
18Shamua, onyeisi ụmụ Bilga,
Jehonatan, onyeisi ụmụ Shemaya; 19Matenai, onyeisi ụmụ Joiarib;
Uzi, onyeisi ụmụ Jedaya; 20Kalai, onyeisi ụmụ Salu;
Eba, onyeisi ụmụ Amok, 21Hashabaya, onyeisi ụmụ Hilkaya;
Netanel, onyeisi ndị Jedaya. 22E dekọtara aha ndịisi ezinaụlọ ndị Livayị niile nʼụbọchị Eliashib, Joiada, Johanan na Jadua, nakwa nke ndị nchụaja nʼakwụkwọ nʼoge ọchịchị Daraiọs bụ eze Peshịa.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.