Nehemaya 11:32
Nehemiah 11:32 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Anatot, Nob, Ananaya,
Nehemiah 11:32 in English
Nehemiah 11:32 · Berean Standard Bible
in Anathoth, Nob, Ananiah,
Context
30Zanoa, Adulam na obodo nta dị ha gburugburu, Lakish, ala dị ya gburugburu, Azeka na obodo ya niile. Nke a pụtara na ndị mmadụ bi site na Bịasheba ruo na Ndagwurugwu Hinom. 31Ndị agbụrụ Benjamin biri na Geba, Mikmash, Aija, Betel na obodo dị ya gburugburu, 32Anatot, Nob, Ananaya, 33Hazọ, Rema, Gitaim, 34Hadid, Zeboim, Nebalat,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.