Native Bible

Nehemiah 11:31 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ndị agbụrụ Benjamin biri na Geba, Mikmash, Aija, Betel na obodo dị ya gburugburu,

Nehemiah 11:31 in English

Nehemiah 11:31 · Berean Standard Bible

The descendants of Benjamin from Geba lived in Michmash, Aija, and Bethel with its villages;

Context

29En-Rimọn, Zora, Jamut, 30Zanoa, Adulam na obodo nta dị ha gburugburu, Lakish, ala dị ya gburugburu, Azeka na obodo ya niile. Nke a pụtara na ndị mmadụ bi site na Bịasheba ruo na Ndagwurugwu Hinom. 31Ndị agbụrụ Benjamin biri na Geba, Mikmash, Aija, Betel na obodo dị ya gburugburu, 32Anatot, Nob, Ananaya, 33Hazọ, Rema, Gitaim,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.