Nehemaya 1:2
Nehemiah 1:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
otu nwanne m nwoke aha ya bụ Hanani,* na ụfọdụ ndị ọzọ sitere Juda bịara ileta m. Ajụrụ m ha ajụjụ otu ihe si agara ndị Juu ahụ fọdụrụ, ndị si ebe dị iche iche lọta, jụọkwa ha maka Jerusalem.
Nehemiah 1:2 in English
Nehemiah 1:2 · Berean Standard Bible
Hanani, one of my brothers, arrived with men from Judah. So I questioned them about the remnant of the Jews who had survived the exile, and also about Jerusalem.
Context
1Nke a bụ okwu Nehemaya nwa Hakalaya:
Nʼọnwa Kislev,* nke afọ ahụ mere ya iri afọ abụọ nke ọchịchị Ataksekses* mgbe m nọ nʼụlọeze dị na Susa,* 2otu nwanne m nwoke aha ya bụ Hanani,* na ụfọdụ ndị ọzọ sitere Juda bịara ileta m. Ajụrụ m ha ajụjụ otu ihe si agara ndị Juu ahụ fọdụrụ, ndị si ebe dị iche iche lọta, jụọkwa ha maka Jerusalem. 3Ha zara si: “Ndị ahụ niile lọtara* nọ nʼoke nsogbu na ihere. A kụdara mgbidi Jerusalem; e sukwara ọnụ ụzọ ama ya niile ọkụ.” 4Mgbe m nụrụ okwu ndị a, anọdụrụ m ala kwaa nnọọ akwa. Nʼezie, ajụrụ m iri ihe ọbụla ọtụtụ ụbọchị, nʼihi na eji m oge m niile kpee ekpere rịọ Chineke nke eluigwe arịrịọ,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.