Mak 15:23
Mark 15:23 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ha nyere ya mmanya a gwara máá, ma ọ jụrụ ịṅụ ya.
Mark 15:23 in English
Mark 15:23 · Berean Standard Bible
There they offered Him wine mixed with myrrh, but He did not take it.
Context
21Ha zutere otu onye na-agata nʼụzọ, aha ya bụ Saimọn, onye Sirini, bụ nna Alegzanda na Rufọs. Ha manyere ya ka o buru obe ya. 22Nʼikpeazụ, ha duuru Jisọs ruo ebe a na-akpọ Gọlgọta (nke pụtara “ebe okpokoro isi”). 23Ha nyere ya mmanya a gwara máá, ma ọ jụrụ ịṅụ ya. 24Emesịa, ha kpọgidere ya nʼobe, ma kee uwe ya nʼetiti onwe ha site nʼife nza onye ga-enwe nke ọ ga-ewe. 25Ha kpọgidere ya nʼobe nʼelekere itoolu nke ụtụtụ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.