Mak 14:52
Mark 14:52 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
ọ hapụụrụ ha akwa ọcha linin ya, gbara ọtọ gbalaga.
Mark 14:52 in English
Mark 14:52 · Berean Standard Bible
but he pulled free of the linen cloth and ran away naked.
Context
50Mgbe ahụ, ha niile hapụrụ ya gbalaga. 51Ọ dị otu nwokorobịa na-eso ya, ọ ji naanị akwa ọcha linin kpuchie onwe ya. Mgbe ha jidere ya, 52ọ hapụụrụ ha akwa ọcha linin ya, gbara ọtọ gbalaga. 53Ha duuru Jisọs gakwuru onyeisi nchụaja, ha niile bụ ndịisi nchụaja, na ndị okenye na ndị ozizi iwu zukọrọ nʼebe ahụ. 54Pita sooro ha, ma ọ nọ nʼebe dị anya. O sooro ha bata nʼobi onyeisi nchụaja. Nʼebe ahụ, o sooro ndị nche nọdụ ọdụ na-anya ọkụ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.