Mak 14:51
Mark 14:51 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ dị otu nwokorobịa na-eso ya, ọ ji naanị akwa ọcha linin kpuchie onwe ya. Mgbe ha jidere ya,
Mark 14:51 in English
Mark 14:51 · Berean Standard Bible
One young man who had been following Jesus was wearing a linen cloth around his body. They caught hold of him,
Context
49Ụbọchị niile ka mụ na unu nọ mgbe m na-ezi ihe nʼụlọnsọ ukwu, ma unu ejideghị m. Ma ihe akwụkwọ nsọ kwuru aghaghị imezu.” 50Mgbe ahụ, ha niile hapụrụ ya gbalaga. 51Ọ dị otu nwokorobịa na-eso ya, ọ ji naanị akwa ọcha linin kpuchie onwe ya. Mgbe ha jidere ya, 52ọ hapụụrụ ha akwa ọcha linin ya, gbara ọtọ gbalaga. 53Ha duuru Jisọs gakwuru onyeisi nchụaja, ha niile bụ ndịisi nchụaja, na ndị okenye na ndị ozizi iwu zukọrọ nʼebe ahụ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.