Mak 12:9
Mark 12:9 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
“Gịnị ka unu chere onyenwe ubi vaịnị ahụ ga-eme? Ọ ga-abịa laa ndị ajọ mmadụ ahụ nʼiyi. Ọ ga-enyefekwa ubi vaịnị ahụ nʼaka ndị ọzọ.
Mark 12:9 in English
Mark 12:9 · Berean Standard Bible
What then will the owner of the vineyard do? He will come and kill those tenants, and will give the vineyard to others.
Context
7“Ma ndị na-elekọta ubi ahụ sịrịtara onwe ha, ‘Onye a bụ onye nketa ihe niile a. Bịanụ ka anyị gbuo ya, ka ihe nketa a bụrụzia nke anyị.’ 8Ha jidere ya gbuo ya, tufee ozu ya nʼazụ mgbidi ubi vaịnị ahụ. 9“Gịnị ka unu chere onyenwe ubi vaịnị ahụ ga-eme? Ọ ga-abịa laa ndị ajọ mmadụ ahụ nʼiyi. Ọ ga-enyefekwa ubi vaịnị ahụ nʼaka ndị ọzọ. 10Ọ bụ na unu agụbeghị akwụkwọ nsọ a na-asị,
“ ‘Nkume ndị na-ewu ụlọ jụrụ
abụrụla nkume isi ntọala ụlọ. 11Ọ bụ Onyenwe anyị rụrụ nke a,
ọ dịkwa ịtụnanya nʼanya anyị’*?”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.