Native Bible

Matthew 5:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

o bido ikuziri ha ihe.

Matthew 5:2 in English

Matthew 5:2 · Berean Standard Bible

and He began to teach them, saying:

Context

1Mgbe Jisọs hụrụ igwe mmadụ ahụ, ọ rigooro nʼelu ugwu. Mgbe ọ nọdụrụ ala, ndị na-eso ụzọ ya bịakwutere ya, 2o bido ikuziri ha ihe. 3(2) Ọ sịrị: (3) “Ngọzị na-adịrị ndị bụ ogbenye nʼime mmụọ, nʼihi na alaeze eluigwe bụ nke ha. 4Ngọzị na-adịrị ndị na-eru ụjụ, nʼihi na a ga-akasị ha obi.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.