Native Bible

Matthew 5:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mgbe Jisọs hụrụ igwe mmadụ ahụ, ọ rigooro nʼelu ugwu. Mgbe ọ nọdụrụ ala, ndị na-eso ụzọ ya bịakwutere ya,

Matthew 5:1 in English

Matthew 5:1 · Berean Standard Bible

When Jesus saw the crowds, He went up on the mountain and sat down. His disciples came to Him,

Context

1Mgbe Jisọs hụrụ igwe mmadụ ahụ, ọ rigooro nʼelu ugwu. Mgbe ọ nọdụrụ ala, ndị na-eso ụzọ ya bịakwutere ya, 2o bido ikuziri ha ihe. 3(2) Ọ sịrị: (3) “Ngọzị na-adịrị ndị bụ ogbenye nʼime mmụọ, nʼihi na alaeze eluigwe bụ nke ha.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.