Native Bible

Matthew 5:4 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ngọzị na-adịrị ndị na-eru ụjụ, nʼihi na a ga-akasị ha obi.

Matthew 5:4 in English

Matthew 5:4 · Berean Standard Bible

Blessed are those who mourn, for they will be comforted.

Context

2o bido ikuziri ha ihe. 3(2) Ọ sịrị: (3) “Ngọzị na-adịrị ndị bụ ogbenye nʼime mmụọ, nʼihi na alaeze eluigwe bụ nke ha. 4Ngọzị na-adịrị ndị na-eru ụjụ, nʼihi na a ga-akasị ha obi. 5Ngọzị na-adịrị ndị dị nwayọọ nʼobi, nʼihi na ha ga-eketa ụwa. 6Ngọzị na-adịrị ndị agụụ ezi omume na-agụ, nʼihi na ndị ahụ ka afọ ga-eju.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.