Native Bible

Matthew 27:36 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ha nọdụkwara ala nʼebe ahụ na-eche ya nche.

Matthew 27:36 in English

Matthew 27:36 · Berean Standard Bible

And sitting down, they kept watch over Him there.

Context

34Ha nyere ya mmanya a gwara ọgwụ ilu ka ọ ṅụọ. Mgbe o detụrụ ya ire, o kweghị ya ọṅụṅụ. 35Mgbe ha kpọgidechara ya nʼelu obe. Ha fere nza nke ha jiri kee uwe ya nʼetiti onwe ha.* 36Ha nọdụkwara ala nʼebe ahụ na-eche ya nche. 37Nʼelu ebe isi ya dị, ka ha debere ihe ha dekwasịrị ebubo ha boro ya. Nke a bụ ihe ha dere: Onye a bụ Jisọs, Eze ndị Juu. 38Ha kpọgidekwara ya na ndị ohi abụọ nʼobe. Otu onye nʼaka nri, onye nke ọzọ nʼaka ekpe ya.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.