Matiu 26:30
Matthew 26:30 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mgbe ha bụsịrị abụ, ha pụrụ gaa nʼUgwu Oliv.
Matthew 26:30 in English
Matthew 26:30 · Berean Standard Bible
And when they had sung a hymn, they went out to the Mount of Olives.
Context
28Nʼihi na nke a bụ ọbara m nke bụ akara ọgbụgba ndụ ọhụrụ ahụ. A na-awụsa ya maka ọtụtụ mgbaghara mmehie. 29Ana m agwa unu, na-agaghị m aṅụ mmanya sitere na mkpụrụ vaịnị ọzọ, tutu ruo ụbọchị ahụ mụ na unu ga-aṅụ ya nʼụzọ dị iche nʼalaeze Nna m.” 30Mgbe ha bụsịrị abụ, ha pụrụ gaa nʼUgwu Oliv. 31Mgbe ahụ Jisọs gwara ha sị, “Nʼabalị taa, unu niile ga-agbahapụ naanị m. Nʼihi na e dere ya, sị:
“ ‘Aga m etigbu onye ọzụzụ atụrụ,
atụrụ nke igwe atụrụ ahụ ga-agbasasịkwa.’* 32Ma mgbe e mere ka m si nʼọnwụ bilite, aga m ebu unu ụzọ gaa Galili.”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.