Matiu 26:32
Matthew 26:32 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ma mgbe e mere ka m si nʼọnwụ bilite, aga m ebu unu ụzọ gaa Galili.”
Matthew 26:32 in English
Matthew 26:32 · Berean Standard Bible
But after I have risen, I will go ahead of you into Galilee.”
Context
30Mgbe ha bụsịrị abụ, ha pụrụ gaa nʼUgwu Oliv. 31Mgbe ahụ Jisọs gwara ha sị, “Nʼabalị taa, unu niile ga-agbahapụ naanị m. Nʼihi na e dere ya, sị:
“ ‘Aga m etigbu onye ọzụzụ atụrụ,
atụrụ nke igwe atụrụ ahụ ga-agbasasịkwa.’* 32Ma mgbe e mere ka m si nʼọnwụ bilite, aga m ebu unu ụzọ gaa Galili.” 33Pita sịrị, “Ọ bụrụ na mmadụ niile agbahapụ gị gbalaga, agaghị m ahapụ gị.” 34Jisọs sịrị, “Nʼezie agwa m gị, nʼabalị taa, tupu oke ọkụkụ akwaa akwa, ị ga-agọnarị m ugboro atọ.”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.