Native Bible

Matthew 25:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ise nʼime ha maara ihe, ma ise ndị ọzọ bụ ndị nzuzu.

Matthew 25:2 in English

Matthew 25:2 · Berean Standard Bible

Five of them were foolish, and five were wise.

Context

1“A ga-eji alaeze eluigwe tụnyere akụkọ ụmụ agbọghọ iri ndị weere oriọna ha pụta izute onye na-alụ nwunye ọhụrụ. 2Ise nʼime ha maara ihe, ma ise ndị ọzọ bụ ndị nzuzu. 3Ise ndị nzuzu ahụ weere oriọna ha, ma ha ejighị mmanụ ọkụ. 4Ise ndị maara ihe, wụjuru mmanụ ọkụ na karama, tinyekwa oriọna ha.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.