Matiu 25:3
Matthew 25:3 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ise ndị nzuzu ahụ weere oriọna ha, ma ha ejighị mmanụ ọkụ.
Matthew 25:3 in English
Matthew 25:3 · Berean Standard Bible
The foolish ones took their lamps but did not take along any extra oil.
Context
1“A ga-eji alaeze eluigwe tụnyere akụkọ ụmụ agbọghọ iri ndị weere oriọna ha pụta izute onye na-alụ nwunye ọhụrụ. 2Ise nʼime ha maara ihe, ma ise ndị ọzọ bụ ndị nzuzu. 3Ise ndị nzuzu ahụ weere oriọna ha, ma ha ejighị mmanụ ọkụ. 4Ise ndị maara ihe, wụjuru mmanụ ọkụ na karama, tinyekwa oriọna ha. 5Mgbe onye na-alụ nwunye ọhụrụ ahụ nọrọ ọdụ nʼọbịbịa ya, ụra tụwara ha, ha dinara ala rahụ ụra.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.