Matiu 25:1
Matthew 25:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
“A ga-eji alaeze eluigwe tụnyere akụkọ ụmụ agbọghọ iri ndị weere oriọna ha pụta izute onye na-alụ nwunye ọhụrụ.
Matthew 25:1 in English
Matthew 25:1 · Berean Standard Bible
“At that time the kingdom of heaven will be like ten virgins who took their lamps and went out to meet the bridegroom.
Context
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.