Native Bible

Matthew 24:49 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

ọ bụrụkwa na o bido iti ndị ohu ibe ya ihe, sorokwa ndị ọṅụ oke mmanya na-eri, na-aṅụ.

Matthew 24:49 in English

Matthew 24:49 · Berean Standard Bible

And he begins to beat his fellow servants and to eat and drink with drunkards.

Context

47Nʼezie asị m unu, ọ ga-eme ya onyeisi nke ihe niile o nwere. 48Ma ọ bụrụ na ohu ahụ bụ onye ajọọ omume na-asị onwe ya,* ‘Nna m ukwu anọọla ogologo oge,’ 49ọ bụrụkwa na o bido iti ndị ohu ibe ya ihe, sorokwa ndị ọṅụ oke mmanya na-eri, na-aṅụ. 50Nna ukwu ohu ahụ ga-alọta nʼụbọchị ọ na-atụghị anya, nʼoge awa ọ na-amakwaghị. 51Ọ ga-egburisikwa ya, nye ya ọnọdụ nʼetiti ebe ndị ihu abụọ nọ. Ebe e nwere ịkwa akwa na ịta ikikere eze. 24:7 Oke ụnwụ oke ụnwụ na-eweta ụkọ nri na nrịa nrịa dị iche iche. 24:15 Dan 9:27; 11:31; 12:11 24:29 Aịz 13:10; 34:4 24:48 Maọbụ, na-asị nʼobi ya

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.