Native Bible

Matthew 24:48 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ma ọ bụrụ na ohu ahụ bụ onye ajọọ omume na-asị onwe ya,* ‘Nna m ukwu anọọla ogologo oge,’

Matthew 24:48 in English

Matthew 24:48 · Berean Standard Bible

But suppose that servant is wicked and says in his heart, ‘My master will be away a long time.’

Context

46Ngọzị na-adịrị ohu ahụ, onye, mgbe onyenwe ya ga-alọghachi hụ na ọ na-eme otu a. 47Nʼezie asị m unu, ọ ga-eme ya onyeisi nke ihe niile o nwere. 48Ma ọ bụrụ na ohu ahụ bụ onye ajọọ omume na-asị onwe ya,* ‘Nna m ukwu anọọla ogologo oge,’ 49ọ bụrụkwa na o bido iti ndị ohu ibe ya ihe, sorokwa ndị ọṅụ oke mmanya na-eri, na-aṅụ. 50Nna ukwu ohu ahụ ga-alọta nʼụbọchị ọ na-atụghị anya, nʼoge awa ọ na-amakwaghị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.