Matiu 24:51
Matthew 24:51 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ ga-egburisikwa ya, nye ya ọnọdụ nʼetiti ebe ndị ihu abụọ nọ. Ebe e nwere ịkwa akwa na ịta ikikere eze. 24:7 Oke ụnwụ oke ụnwụ na-eweta ụkọ nri na nrịa nrịa dị iche iche. 24:15 Dan 9:27; 11:31; 12:11 24:29 Aịz 13:10; 34:4 24:48 Maọbụ, na-asị nʼobi ya
Matthew 24:51 in English
Matthew 24:51 · Berean Standard Bible
Then he will cut him to pieces and assign him a place with the hypocrites, where there will be weeping and gnashing of teeth.
Context
49ọ bụrụkwa na o bido iti ndị ohu ibe ya ihe, sorokwa ndị ọṅụ oke mmanya na-eri, na-aṅụ. 50Nna ukwu ohu ahụ ga-alọta nʼụbọchị ọ na-atụghị anya, nʼoge awa ọ na-amakwaghị. 51Ọ ga-egburisikwa ya, nye ya ọnọdụ nʼetiti ebe ndị ihu abụọ nọ. Ebe e nwere ịkwa akwa na ịta ikikere eze.
24:7 Oke ụnwụ oke ụnwụ na-eweta ụkọ nri na nrịa nrịa dị iche iche.
24:15 Dan 9:27; 11:31; 12:11
24:29 Aịz 13:10; 34:4
24:48 Maọbụ, na-asị nʼobi ya
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.