Matiu 21:6
Matthew 21:6 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ndị na-eso ụzọ ya gara mee ihe Jisọs sịrị ha mee.
Matthew 21:6 in English
Matthew 21:6 · Berean Standard Bible
So the disciples went and did as Jesus had directed them.
Context
4E mere nke a ka okwu e kwuru site nʼọnụ onye amụma mezuo. 5“Gwanụ ada Zayọn sị,
‘lee, eze gị ka ọ na-abịakwute gị.
Ọ bụ onye dị nwayọọ. Ọ na-anọkwasịkwa nʼelu ịnyịnya ibu,
ee, nʼelu nwa ịnyịnya, nwa ịnyịnya na-ebu ibu.’ ”* 6Ndị na-eso ụzọ ya gara mee ihe Jisọs sịrị ha mee. 7Ha kpụtara ịnyịnya ibu ahụ na nwa ịnyịnya ahụ, wụkwasịkwa uwe ha nʼelu ha ka Jisọs nọkwasị nʼelu ha. 8Ọtụtụ nʼime igwe mmadụ ahụ tụsara uwe ha nʼokporoụzọ. Ndị ọzọ gbuturu alaka osisi, tụsaa ha nʼụzọ nʼihu ya.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.