Matiu 21:4
Matthew 21:4 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
E mere nke a ka okwu e kwuru site nʼọnụ onye amụma mezuo.
Matthew 21:4 in English
Matthew 21:4 · Berean Standard Bible
This took place to fulfill what was spoken through the prophet:
Context
2Ọ gwara ha sị, “Baanụ nʼime obodo nta ahụ dị unu nʼihu, ngwangwa unu ga-ahụ otu ịnyịnya ibu elibere nʼosisi nʼebe ahụ, nke ya na nwa ya nọ nʼotu ebe. Tọpụta ha ma kpụtaranụ m ha. 3Ọ bụrụkwa na onye ọbụla asị unu ihe ọbụla, unu ga-asị ha, ọ dị Onyenwe anyị mkpa, ọ ga-akpụghachitekwa ha ngwangwa.” 4E mere nke a ka okwu e kwuru site nʼọnụ onye amụma mezuo. 5“Gwanụ ada Zayọn sị,
‘lee, eze gị ka ọ na-abịakwute gị.
Ọ bụ onye dị nwayọọ. Ọ na-anọkwasịkwa nʼelu ịnyịnya ibu,
ee, nʼelu nwa ịnyịnya, nwa ịnyịnya na-ebu ibu.’ ”* 6Ndị na-eso ụzọ ya gara mee ihe Jisọs sịrị ha mee.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.