Matiu 15:16
Matthew 15:16 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ jụrụ ha sị, “Unu ọ ka dị ka ndị na-enweghị nghọta?
Matthew 15:16 in English
Matthew 15:16 · Berean Standard Bible
“Do you still not understand?” Jesus asked.
Context
14Ya mere, unu echegbula onwe unu, nʼihi na ha bụ ndị ndu kpuru ìsì. Ma ọ bụrụ na onye ìsì eduo onye ìsì ibe ya ha abụọ adaba nʼime olulu.” 15Pita sịrị ya, “Kọwaara anyị ihe ilu a pụtara.” 16Ọ jụrụ ha sị, “Unu ọ ka dị ka ndị na-enweghị nghọta? 17Ọ bụ na unu aghọtaghị na ihe ọbụla nke na-aba nʼọnụ na-aga nʼime afọ, sịkwa nʼebe ahụ a nyụpụ ya nʼụlọ nsị? 18Ma ihe si mmadụ nʼọnụ pụta na-esi ya nʼobi apụta. Ọ bụ ihe dị otu a na-emerụ mmadụ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.