Native Bible

Matthew 15:17 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ọ bụ na unu aghọtaghị na ihe ọbụla nke na-aba nʼọnụ na-aga nʼime afọ, sịkwa nʼebe ahụ a nyụpụ ya nʼụlọ nsị?

Matthew 15:17 in English

Matthew 15:17 · Berean Standard Bible

“Do you not yet realize that whatever enters the mouth goes into the stomach and then is eliminated?

Context

15Pita sịrị ya, “Kọwaara anyị ihe ilu a pụtara.” 16Ọ jụrụ ha sị, “Unu ọ ka dị ka ndị na-enweghị nghọta? 17Ọ bụ na unu aghọtaghị na ihe ọbụla nke na-aba nʼọnụ na-aga nʼime afọ, sịkwa nʼebe ahụ a nyụpụ ya nʼụlọ nsị? 18Ma ihe si mmadụ nʼọnụ pụta na-esi ya nʼobi apụta. Ọ bụ ihe dị otu a na-emerụ mmadụ. 19Nʼihi na ọ bụ nʼime obi mmadụ ka echiche ime ihe ọjọọ ndị a si apụta: igbu mmadụ, ịkwa iko niile, ịkwa iko nke ndị ikom nwere nwunye na ndị inyom nwere di, na izu ohi, na ama ụgha, na nkwulu.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.