Native Bible

Matthew 15:14 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ya mere, unu echegbula onwe unu, nʼihi na ha bụ ndị ndu kpuru ìsì. Ma ọ bụrụ na onye ìsì eduo onye ìsì ibe ya ha abụọ adaba nʼime olulu.”

Matthew 15:14 in English

Matthew 15:14 · Berean Standard Bible

Disregard them! They are blind guides.* If a blind man leads a blind man, both will fall into a pit.”

Context

12Ndị na-eso ụzọ ya bịakwutere ya sị, “Ị makwa na obi adịghị ndị Farisii mma nʼihi okwu ahụ i kwuru?” 13Ma ọ zara sị ha, “Osisi ọbụla Nna m nke eluigwe na-ejighị aka ya kụọ ka a ga-ehopu. 14Ya mere, unu echegbula onwe unu, nʼihi na ha bụ ndị ndu kpuru ìsì. Ma ọ bụrụ na onye ìsì eduo onye ìsì ibe ya ha abụọ adaba nʼime olulu.” 15Pita sịrị ya, “Kọwaara anyị ihe ilu a pụtara.” 16Ọ jụrụ ha sị, “Unu ọ ka dị ka ndị na-enweghị nghọta?

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.