Matiu 13:58
Matthew 13:58 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ya mere, ọ rụghị ọtụtụ ọrụ ebube nʼebe ahụ, nʼihi na ha enweghị okwukwe nʼime ha. 13:15 Aịz 6:9,10 13:24 Ezi mkpụrụ bụ Oziọma ahụ. 13:33 Maọbụ, yiist 13:35 Abụ 78:2 13:56 Ọ bụ na anyị amakwaghị ụmụnne ya ndị inyom, ndị anyị na ha bi nʼebe a.
Matthew 13:58 in English
Matthew 13:58 · Berean Standard Bible
And He did not do many miracles there, because of their unbelief.
Context
56Ụmụnne ya ndị inyom niile, ha anọghị nʼetiti anyị?* Olee ebekwa ka nwoke a si nweta ihe ndị a?” 57Iwe were ha nʼebe ọ nọ.
Ma Jisọs gwara ha okwu sị ha, “A na-asọpụrụ onye amụma nʼebe niile, ma a dịghị asọpụrụ ya nʼobodo a mụrụ ya, nakwa nʼezinaụlọ nke ya.” 58Ya mere, ọ rụghị ọtụtụ ọrụ ebube nʼebe ahụ, nʼihi na ha enweghị okwukwe nʼime ha.
13:15 Aịz 6:9,10
13:24 Ezi mkpụrụ bụ Oziọma ahụ.
13:33 Maọbụ, yiist
13:35 Abụ 78:2
13:56 Ọ bụ na anyị amakwaghị ụmụnne ya ndị inyom, ndị anyị na ha bi nʼebe a.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.