Native Bible

Matthew 13:57 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Iwe were ha nʼebe ọ nọ. Ma Jisọs gwara ha okwu sị ha, “A na-asọpụrụ onye amụma nʼebe niile, ma a dịghị asọpụrụ ya nʼobodo a mụrụ ya, nakwa nʼezinaụlọ nke ya.”

Matthew 13:57 in English

Matthew 13:57 · Berean Standard Bible

And they took offense at Him. But Jesus said to them, “Only in his hometown and in his own household is a prophet without honor.”

Context

55Nwoke a, ọ bụghị nwa onye kapinta? Ọ bụ na-adịghị akpọ nne ya Meri? Jemis, Josef, Saimọn na Judas, ha abụghị ụmụnne ya ndị ikom? 56Ụmụnne ya ndị inyom niile, ha anọghị nʼetiti anyị?* Olee ebekwa ka nwoke a si nweta ihe ndị a?” 57Iwe were ha nʼebe ọ nọ. Ma Jisọs gwara ha okwu sị ha, “A na-asọpụrụ onye amụma nʼebe niile, ma a dịghị asọpụrụ ya nʼobodo a mụrụ ya, nakwa nʼezinaụlọ nke ya.” 58Ya mere, ọ rụghị ọtụtụ ọrụ ebube nʼebe ahụ, nʼihi na ha enweghị okwukwe nʼime ha. 13:15 Aịz 6:9,10 13:24 Ezi mkpụrụ bụ Oziọma ahụ. 13:33 Maọbụ, yiist 13:35 Abụ 78:2 13:56 Ọ bụ na anyị amakwaghị ụmụnne ya ndị inyom, ndị anyị na ha bi nʼebe a.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.