Matiu 11:30
Matthew 11:30 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nʼihi na yoku m dị mfe, ibu m adịghịkwa arọ.” 11:5 Ọrịa a bụ ekpenta, a bụghị ka anyị si mara ya nʼala anyị, kama ọ bụ aha ndị Griik ji mara ọrịa niile dị iche iche nke na-emetụta akpụkpọ ahụ. 11:10 Mal 3:1 11:25 Maọbụ, ana m eto gị 11:29 Maọbụ, ịyagba
Matthew 11:30 in English
Matthew 11:30 · Berean Standard Bible
For My yoke is easy and My burden is light.”
Context
28“Bịakwutenụ m unu niile ndị na-adọgbu onwe unu nʼọrụ, ndị e bokwasịrị ibu dị arọ. Aga m enyekwa unu izuike. 29Nyaranụ yoku* nke m nʼolu unu, mụtakwanụ ihe site nʼaka m. Nʼihi na adị m nwayọọ, bụrụkwa onye dị umeala nʼobi. Unu ga-achọtakwara mkpụrụobi unu izuike. 30Nʼihi na yoku m dị mfe, ibu m adịghịkwa arọ.”
11:5 Ọrịa a bụ ekpenta, a bụghị ka anyị si mara ya nʼala anyị, kama ọ bụ aha ndị Griik ji mara ọrịa niile dị iche iche nke na-emetụta akpụkpọ ahụ.
11:10 Mal 3:1
11:25 Maọbụ, ana m eto gị
11:29 Maọbụ, ịyagba
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.