Native Bible

Matthew 11:29 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nyaranụ yoku* nke m nʼolu unu, mụtakwanụ ihe site nʼaka m. Nʼihi na adị m nwayọọ, bụrụkwa onye dị umeala nʼobi. Unu ga-achọtakwara mkpụrụobi unu izuike.

Matthew 11:29 in English

Matthew 11:29 · Berean Standard Bible

Take My yoke upon you and learn from Me; for I am gentle and humble in heart, and you will find rest for your souls.

Context

27“Nna m enyefeela m ihe niile nʼaka. Ọ dịghị onye maara Ọkpara ahụ ma ọ bụghị Nna ya. Ọ dịkwaghị onye maara Nna karịa Ọkpara ahụ na ndị Ọkpara ahụ kwadoro igosi Nna ya. 28“Bịakwutenụ m unu niile ndị na-adọgbu onwe unu nʼọrụ, ndị e bokwasịrị ibu dị arọ. Aga m enyekwa unu izuike. 29Nyaranụ yoku* nke m nʼolu unu, mụtakwanụ ihe site nʼaka m. Nʼihi na adị m nwayọọ, bụrụkwa onye dị umeala nʼobi. Unu ga-achọtakwara mkpụrụobi unu izuike. 30Nʼihi na yoku m dị mfe, ibu m adịghịkwa arọ.” 11:5 Ọrịa a bụ ekpenta, a bụghị ka anyị si mara ya nʼala anyị, kama ọ bụ aha ndị Griik ji mara ọrịa niile dị iche iche nke na-emetụta akpụkpọ ahụ. 11:10 Mal 3:1 11:25 Maọbụ, ana m eto gị 11:29 Maọbụ, ịyagba

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.