Matiu 1:16
Matthew 1:16 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Jekọb mụrụ Josef onye bụ di Meri nne Jisọs, onye a na-akpọ Kraịst.
Matthew 1:16 in English
Matthew 1:16 · Berean Standard Bible
and Jacob the father of Joseph, the husband of Mary, of whom was born Jesus, who is called Christ.
Context
14Azoa mụrụ Zadọk,
Zadọk amụọ Akịm,
Akịm amụọ Eliud. 15Eliud mụrụ Elieza,
Elieza amụọ Matan,
Matan amụọ Jekọb. 16Jekọb mụrụ Josef onye bụ di Meri nne Jisọs, onye a na-akpọ Kraịst. 17Ya mere, site nʼEbraham ruo na Devid, e nwere ọgbọ iri na anọ. Ma site nʼoge Devid ruo mgbe a dọọrọ ha nʼagha gaa Babilọn, e nwere ọgbọ iri na anọ. Sitekwanụ nʼoge ahụ ruo mgbe a mụrụ Kraịst bụkwa ọgbọ iri na anọ. 18Otu a ka ọmụmụ Jisọs, onye a na-akpọ Kraịst* siri dị: Nne ya Meri bụ onye e kwenyere na ọ ga-alụ Josef, ma tupu ha ebikọọ ọnụ a chọpụtara na Meri di ime site na Mmụọ Nsọ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.