Native Bible

Matthew 1:15 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Eliud mụrụ Elieza, Elieza amụọ Matan, Matan amụọ Jekọb.

Matthew 1:15 in English

Matthew 1:15 · Berean Standard Bible

Eliud was the father of Eleazar, Eleazar the father of Matthan, Matthan the father of Jacob,

Context

13Zerubabel mụrụ Abiud, Abiud amụọ Eliakịm, Eliakịm amụọ Azoa. 14Azoa mụrụ Zadọk, Zadọk amụọ Akịm, Akịm amụọ Eliud. 15Eliud mụrụ Elieza, Elieza amụọ Matan, Matan amụọ Jekọb. 16Jekọb mụrụ Josef onye bụ di Meri nne Jisọs, onye a na-akpọ Kraịst. 17Ya mere, site nʼEbraham ruo na Devid, e nwere ọgbọ iri na anọ. Ma site nʼoge Devid ruo mgbe a dọọrọ ha nʼagha gaa Babilọn, e nwere ọgbọ iri na anọ. Sitekwanụ nʼoge ahụ ruo mgbe a mụrụ Kraịst bụkwa ọgbọ iri na anọ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.