Luk 8:54
Luke 8:54 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ma o jidere ya nʼaka, sị, “Nwa m, bilie!”
Luke 8:54 in English
Luke 8:54 · Berean Standard Bible
But Jesus took her by the hand and called out, “Child, get up!”
Context
52Nʼoge ahụ, ha niile nọ na-ebe akwa na-eru ụjụ maka nwata ahụ. Ọ sịrị ha, “Unu ebezila akwa, nʼihi na ọ nwụghị anwụ kama ọ nọ nʼụra.” 53Ha chịrị ya ọchị, nʼihi na ha matara na ọ nwụrụ anwụ. 54Ma o jidere ya nʼaka, sị, “Nwa m, bilie!” 55Mmụọ ya lọghachiri, o bilitekwara mgbe ahụ. Ọ gwakwara ha ka ha chọọrọ ya nri ka o rie. 56Ihe a gbara ndị mụrụ ya gharịị ma ọ nyere ha iwu ka ha ghara ịkọrọ onye ọbụla ihe mere.
8:10 Aịz 6:9
8:26 Nʼakwụkwọ ochie ụfọdụ, ị nwere ike hụ Gadarin.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.